13 N’oge ahụ, Devid gara n’ihu inwetakwu ndị iko+ na ndị nwunye+ site na Jeruselem mgbe o si Hibrọn lọta; e wee na-amụkwuru Devid ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị.
8 Eji m obi m nye gị ụlọ onyenwe gị,+ nye gị ndị nwunye onyenwe+ gị ịdabere n’obi gị, nyekwa gị ụlọ Izrel na nke Juda.+ A sịkwa na o zughị, m dị njikere ịtụkwasịrị gị ihe ndị a na ihe ndị ọzọ.+