Diuterọnọmi 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+ Joshụa 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ugbu a, bikonụ, jirinụ Jehova ṅụọrọ m iyi na,+ ebe ọ bụ na egosiwo m unu obiọma,* unu onwe unu ga-egosi ezinụlọ nna m obiọma,+ unu ga-enyekwa m ihe ịrịba ama a pụrụ ịtụkwasị obi.+ Joshụa 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+
13 Ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka ị ga-atụ egwu,+ ọ bụkwa ya ka ị ga-efe,+ ọ bụkwa aha ya ka ị ga-eji ṅụọ iyi.+
12 Ugbu a, bikonụ, jirinụ Jehova ṅụọrọ m iyi na,+ ebe ọ bụ na egosiwo m unu obiọma,* unu onwe unu ga-egosi ezinụlọ nna m obiọma,+ unu ga-enyekwa m ihe ịrịba ama a pụrụ ịtụkwasị obi.+
15 Ha na Jọshụa wee mee udo,+ gbaakwa ndụ ka ọ hapụ ha ndụ, ndị isi+ nke nzukọ ahụ wee ṅụọrọ ha iyi.+