1 Samuel 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee ruo na mgbe ha gaara nkọnkọ nkọnkọ bute ya n’ebe ahụ, aka Jehova+ tinyere oké ọgba aghara n’obodo ahụ, o wee malite iti ndị obodo ahụ ihe otiti, malite n’onye nta ruo n’onye ukwu, ọkpụ ikè+ malitekwara ịpụta ha.
9 O wee ruo na mgbe ha gaara nkọnkọ nkọnkọ bute ya n’ebe ahụ, aka Jehova+ tinyere oké ọgba aghara n’obodo ahụ, o wee malite iti ndị obodo ahụ ihe otiti, malite n’onye nta ruo n’onye ukwu, ọkpụ ikè+ malitekwara ịpụta ha.