27 Otu onye nke Chineke+ wee bịakwute Ilaị, sị ya: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ọ̀ bụ na mụ emeghị ka ụlọ nna nna gị mata m mgbe ha ka nọ n’Ijipt dị ka ndị ohu n’ụlọ Fero?+
6 Onye nke ezi Chineke wee sị: “Olee ebe ọ danyere?” O wee gosi ya ebe ahụ. O gbutere osisi ozugbo wee tụnye ya n’ebe ahụ, mee ka isi anyụike ahụ see n’elu mmiri.+