Ndị Ikpe 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee kee narị ndị ikom atọ ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi+ na nnukwu ite ihe na-adịghị, nakwa ọwa ọkụ ndị e tinyere n’ime nnukwu ite ndị ahụ. Ndị Ikpe 9:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O wee kpọrọ ndị agha ya kee ha ụzọ atọ+ ma zoo chebiri ha n’ọhịa. O wee lee anya, ma, lee, ndị mmadụ si n’obodo na-apụta. O wee bilie buso ha agha, gbuo ha. Ilu 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ị ga-eji ezi ntụziaka buo agha gị,+ ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-emekwa ka e nwee nzọpụta.+
16 O wee kee narị ndị ikom atọ ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi+ na nnukwu ite ihe na-adịghị, nakwa ọwa ọkụ ndị e tinyere n’ime nnukwu ite ndị ahụ.
43 O wee kpọrọ ndị agha ya kee ha ụzọ atọ+ ma zoo chebiri ha n’ọhịa. O wee lee anya, ma, lee, ndị mmadụ si n’obodo na-apụta. O wee bilie buso ha agha, gbuo ha.