Joshụa 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+ 1 Samuel 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hana wee bilie mgbe ha risịrị nri na Shaịlo, mgbe ha ṅụsịkwara ihe ọṅụṅụ, ka Ilaị onye nchụàjà nọ ọdụ n’oche dị n’akụkụ awara ụzọ nke ụlọ nsọ+ Jehova.
18 Nzukọ ụmụ Izrel dum wee gbakọọ na Shaịlo.+ Ha wee maa ụlọikwuu nzute n’ebe ahụ,+ ebe ọ bụ na e meriwo ala ahụ n’ihu ha.+
9 Hana wee bilie mgbe ha risịrị nri na Shaịlo, mgbe ha ṅụsịkwara ihe ọṅụṅụ, ka Ilaị onye nchụàjà nọ ọdụ n’oche dị n’akụkụ awara ụzọ nke ụlọ nsọ+ Jehova.