Ọpụpụ 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha ga-arụkwara m ebe nsọ, n’ihi na m ga-ebi n’etiti ha.+ Ọpụpụ 40:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “N’abalị mbụ n’ọnwa,+ n’ọnwa mbụ, ị ga-ewu ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute.+ 1 Samuel 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee ruo na ngwa ngwa ọ kwụsịrị ya ara, ọ kpọọrọ ya gbagoo, kpụrụkwa oké ehi dị afọ atọ ma buru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* na nnukwu ite mmanya,+ o wee banye n’ụlọ Jehova nke dị na Shaịlo.+ Ọ kpọkwa nwa okoro ahụ. 1 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E menyụbeghị oriọna Chineke, Samuel dinakwa n’ụlọ nsọ+ Jehova, bụ́ ebe igbe Chineke dị. 2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+ 2 Samuel 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,+Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-akpọku.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri rukwara ya ntị.+ Abụ Ọma 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+
24 O wee ruo na ngwa ngwa ọ kwụsịrị ya ara, ọ kpọọrọ ya gbagoo, kpụrụkwa oké ehi dị afọ atọ ma buru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ntụ ọka* na nnukwu ite mmanya,+ o wee banye n’ụlọ Jehova nke dị na Shaịlo.+ Ọ kpọkwa nwa okoro ahụ.
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+
7 N’oge m nọ n’ahụhụ, m nọ na-akpọku Jehova,+Ọ bụkwa Chineke m ka m nọ na-akpọku.+O wee nọrọ n’ụlọ nsọ ya nụ olu m,+Mkpu enyemaka m tiri rukwara ya ntị.+
4 Otu ihe ka m rịọrọ Jehova+—Ọ bụ ihe m ga-achọ,+Ka m biri n’ụlọ Jehova ụbọchị niile nke ndụ m,+Ka m wee na-ahụ ịdị mma Jehova,+Ka m wee jirikwa obi ekele na-ele ụlọ nsọ ya anya.+