Jenesis 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Zila mụrụ Tubal-ken, onye na-eji ọla kọpa na ígwè akpụ ụdị ngwá ọrụ ọ bụla.+ Nwanne nwaanyị Tubal-ken bụ Neama. Ilu 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ígwè ka a na-eji amụcha ígwè. Otú ahụ ka ihu mmadụ na-amụcha ihu mmadụ ibe ya.+
22 Ma Zila mụrụ Tubal-ken, onye na-eji ọla kọpa na ígwè akpụ ụdị ngwá ọrụ ọ bụla.+ Nwanne nwaanyị Tubal-ken bụ Neama.