1 Samuel 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma Jọnatan anụghị mgbe nna ya mere ka ndị ahụ ṅụọ iyi,+ o wee matịa mkpara o ji n’aka rụnye ọnụ ya n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ ahụ, tinye ya n’ọnụ ya, anya wee doo ya.+
27 Ma Jọnatan anụghị mgbe nna ya mere ka ndị ahụ ṅụọ iyi,+ o wee matịa mkpara o ji n’aka rụnye ọnụ ya n’ụgbụgbọ mmanụ aṅụ ahụ, tinye ya n’ọnụ ya, anya wee doo ya.+