1 Samuel 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Ilaị bụ ndị ikom na-abaghị n’ihe;+ ha amaghị Jehova.+ 1 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ilaị emewo nnọọ agadi, ọ nụkwara+ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ Izrel dum nakwa otú ha na ndị inyom+ na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+ 1 Samuel 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+ 1 Samuel 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye ahụ nke bịara izi ozi wee zaa, sị: “Izrel esiwo n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e meriwokwa ndị Izrel nke ukwuu;+ ụmụ gị abụọ—Họfnaị na Finihas+—anwụwokwa, e buruwokwa igbe nke ezi Chineke.”+
22 Ilaị emewo nnọọ agadi, ọ nụkwara+ ihe niile ụmụ ya nọ na-eme+ Izrel dum nakwa otú ha na ndị inyom+ na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute si edina.+
34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+
17 Onye ahụ nke bịara izi ozi wee zaa, sị: “Izrel esiwo n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e meriwokwa ndị Izrel nke ukwuu;+ ụmụ gị abụọ—Họfnaị na Finihas+—anwụwokwa, e buruwokwa igbe nke ezi Chineke.”+