Abụ Ọma 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hapụ iwe, hapụkwa ọnụma;+Ewela iwe naanị iji mee ihe ọjọọ.+ Ilu 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye na-ewe iwe ọsọ ọsọ ga-eme omume nzuzu,+ ma onye nwere ikike iche echiche ka a na-akpọ asị.+ Ilu 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+ Ilu 27:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọnụma nwere obi ọjọọ, iwe na-asọkwa ka idei mmiri,+ ma ònye pụrụ idi ekworo?+
29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+