1 Samuel 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo na ka Samuel nọ na-achụ àjà nsure ọkụ ahụ, ndị Filistia rutere nso ibuso Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ, o wee tinye ndị Filistia n’ọgba aghara;+ Izrel wee merie ha.+ 2 Samuel 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova si n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya.+ Abụ Ọma 18:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo.
10 O wee ruo na ka Samuel nọ na-achụ àjà nsure ọkụ ahụ, ndị Filistia rutere nso ibuso Izrel agha. Jehova wee mee ka égbè eluigwe nke dara oké ụda+ gbaa n’ụbọchị ahụ, o wee tinye ndị Filistia n’ọgba aghara;+ Izrel wee merie ha.+
13 Jehova wee nọrọ n’eluigwe malite ibigbọ,+Onye Kasị Elu malitekwara ime ka a nụ olu ya,+Akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ wee na-ezo.