Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 14:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ma nna ya na nne ya sịrị ya: “Ọ̀ bụ na e nweghị nwaanyị+ ọ bụla n’ime ndị inyom ụmụnna gị mụrụ nakwa n’etiti ndị m niile, nke mere ị ga-eji gawa ịlụ nwaanyị nke si n’etiti ndị Filistia a na-ebighị úgwù?”+ Ma Samsịn gwara nna ya, sị: “Lụtara m ya, n’ihi na ọ bụ ya dị m nnọọ mma.”

  • 1 Samuel 17:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Devid wee malite ịgwa ndị guzo ya nso, sị: “Gịnị ka a ga-emere onye ọ bụla nke gburu onye Filistia+ ahụ ma wepụ nkọcha a na-akọcha Izrel?+ N’ihi na, ònye bụ onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ nke na ọ ga-ama ndị agha nke Chineke dị ndụ+ aka?”+

  • 1 Samuel 17:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 Ohu gị kụgburu ma ọdụm ahụ ma anụ ọhịa bea ahụ; onye Filistia nke a a na-ebighị úgwù+ ga-adị ka otu n’ime ha, n’ihi na ọ mawo ndị agha+ nke Chineke dị ndụ+ aka.”+

  • 1 Samuel 21:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ndị na-ejere Ekish ozi wee malite ịsị ya: “Onye a ọ́ bụghị Devid bụ́ eze+ ala ya? Ọ́ bụghị onye a ka ha nọ na-agbara egwú,+ na-agụ, sị,

      ‘Sọl egbuwo puku kwuru puku,

      Devid egbuwokwa iri puku kwuru iri puku’?”+

  • 2 Samuel 1:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Unu akọla akụkọ ya n’ime Gat;+

      Unu akọsala ya n’okporo ámá Ashkelọn,+

      Ka ụmụ nwaanyị ndị Filistia ghara ịṅụrị ọṅụ,

      Ka ụmụ nwaanyị nke ndị a na-ebighị úgwù ghara inwe obi ụtọ.+

  • 2 Samuel 3:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Devid zigakwaara Ish-boshet,+ nwa Sọl, ndị ozi, sị: “Kpọnyeghachi m nwunye m bụ́ Maịkal, onye m ji otu narị apị́+ ndị Filistia kwe nkwa ọlụlụ.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya