13 Samuel wee sị Sọl: “I zuzuru nzuzu.+ I debeghị ihe Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu,+ nke ọ gwara gị mee,+ n’ihi na, ọ bụrụ na i debere ya, Jehova gaara eme ka alaeze gị n’Izrel guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka.
10Ọ bụ ijiji nwụrụ anwụ na-eme ka mmanụ otite e siri nke ọma+ siwe ísì ọjọọ, mee ka o mebie. Otú ahụ ka ntakịrị nzuzu na-eme onye a na-asọpụrụ n’ihi amamihe na ùgwù ya.+