Ekliziastis 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Otú ahụ ijiji nwụrụ anwụ si emebi mmanụ na-esi ísì ọma, ya esiwezie ísì ọjọọ, ka obere nzuzu mmadụ zuzuru si eme ka e werezie ya ka onye na-amaghị ihe, meekwa ka a kwụsị ịkwanyere ya ùgwù.+ Ekliziastis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:1 Ụlọ Nche,11/1/2006, p. 16 Teta!,3/8/2001, p. 16-17
10 Otú ahụ ijiji nwụrụ anwụ si emebi mmanụ na-esi ísì ọma, ya esiwezie ísì ọjọọ, ka obere nzuzu mmadụ zuzuru si eme ka e werezie ya ka onye na-amaghị ihe, meekwa ka a kwụsị ịkwanyere ya ùgwù.+