Levitikọs 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na e nwee onye nwere nkwarụ, ọ gaghị abịa nso: nwoke kpuru ìsì ma ọ bụ nke dara ngwọrọ ma ọ bụ nke nwere imi mpịa ma ọ bụ nke otu akụkụ ahụ́ ya dị oké ogologo,+
18 Ọ bụrụ na e nwee onye nwere nkwarụ, ọ gaghị abịa nso: nwoke kpuru ìsì ma ọ bụ nke dara ngwọrọ ma ọ bụ nke nwere imi mpịa ma ọ bụ nke otu akụkụ ahụ́ ya dị oké ogologo,+