1 Ihe E Mere 17:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, kụọkwa ha dị ka mkpụrụ,+ ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume+ agaghị enye ha nsogbu ọzọ, dị nnọọ ka ha mere na mbụ,+ Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mere ka otu osisi vaịn si n’Ijipt pụọ.+Ị nọ na-achụpụ mba dị iche iche, ka i wee kụọ ya.+
9 M ga-enye ndị m Izrel otu ebe, kụọkwa ha dị ka mkpụrụ,+ ha ga-ebikwa n’ebe ha nọ, a gakwaghị eme ka ha maa jijiji; ụmụ ajọ omume+ agaghị enye ha nsogbu ọzọ, dị nnọọ ka ha mere na mbụ,+