37 Dị nnọọ ka Jehova si nọnyere onyenwe m bụ́ eze,+ ka o sikwa otú ahụ nọnyere Sọlọmọn,+ ka o meekwa ka ocheeze ya dị ukwuu karịa+ ocheeze onyenwe m bụ́ Eze Devid.”
7 M ga-eme ka ọbụbụeze+ ya guzosie ike ruo mgbe a na-akaghị aka ma ọ bụrụ na ọ ga-ekpebisi ike idebe ihe m nyere n’iwu+ na mkpebi ikpe+ m, dị ka ọ na-eme taa.’