3 O wee kpọpụta ndị bi n’ime ya wee nye ha ọrụ+ ịwa nkume nakwa iji ngwá ọrụ na-aghọ nkọ ndị e ji ígwè mee na anyụike na-arụ ọrụ;+ ọ bụkwa otú ahụ ka Devid mere obodo niile nke ụmụ Amọn. N’ikpeazụ, Devid na ndị niile ya na ha so laghachiri Jeruselem.