Abụ Ọma 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụzọ Jehova niile bụ obiọma na eziokwuNye ndị na-edebe ọgbụgba ndụ ya+ na ihe ncheta ya.+ Abụ Ọma 57:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+ Abụ Ọma 61:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-ebi n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi;+Biko, zite obiọma* na eziokwu, ka ha wee chebe ya.+ Abụ Ọma 85:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma obiọma na eziokwu ezutewo;+Ezi omume na udo esusuwo ọnụ.+ Abụ Ọma 89:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ezi omume na ikpe ziri ezi bụ ntọala nke ocheeze gị;+Obiọma na eziokwu na-abịa n’ihu gị.+
3 Ọ ga-esi n’eluigwe zite enyemaka wee zọpụta m.+Ọ ga-eme ka onye na-anwa iji ọnụ kpụrụ m nwee mgbagwoju anya.+ Sila.Chineke ga-ezite obiọma* ya na eziokwu ya.+