Jenesis 42:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “Nwoke nwe obodo ahụ gwara anyị okwu n’olu ike,+ n’ihi na o weere anyị dị ka ndị bịara iledo obodo ahụ.+ Ilu 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Azịza dị nro na-eme ka ọnụma laa,+ ma okwu ọjọọ na-akpasu iwe.+ Ilu 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Arịrịọ ka onye dara ogbenye na-arịọ,+ ma onye bara ọgaranya na-aza okwu ike ike.+ Ekliziastis 10:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Okwu ọnụ onye maara ihe na-eweta ihu ọma,+ ma egbugbere ọnụ onye nzuzu na-eloda ya.+
30 “Nwoke nwe obodo ahụ gwara anyị okwu n’olu ike,+ n’ihi na o weere anyị dị ka ndị bịara iledo obodo ahụ.+