Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 23:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 “Ọ dịghị nwaanyị Izrel ọ bụla ga-abụ akwụna ụlọ arụsị,+ a gaghịkwa enwe onye ọ bụla n’ime ndị ikom Izrel ga-abụ akwụna ụlọ arụsị.+

  • 1 Ndị Eze 14:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 E nwere ọbụna ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị n’ala ahụ.+ Ha mere omume dị ka ihe arụ niile nke mba ndị ahụ si dị bụ́ ndị Jehova chụpụrụ n’ihu ụmụ Izrel.+

  • 1 Ndị Eze 22:46
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 46 O kpochapụkwara n’ala ahụ ndị ikom bụ́ ndị akwụna ụlọ arụsị,+ bụ́ ndị a hapụrụ n’ụbọchị Esa nna ya.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị ajọ omume agaghị eketa alaeze Chineke?+ Unu ekwela ka e duhie unu. Ndị na-akwa iko,+ ma ọ bụ ndị na-ekpere arụsị,+ ma ọ bụ ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko,+ ma ọ bụ ndị ikom ndị na-ekwe ka ndị ikom dinaa ha,+ ma ọ bụ ndị ikom na-edina ndị ikom,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya