Abụ Ọma 34:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+ Ilu 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mgbe ahụ, ụlọ nkwakọba ihe gị ga-ejupụta n’ọtụtụ ihe;+ olulu nzọchapụta mmanya gị ga-ejubigakwa ókè.+ Ndị Filipaị 4:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi ya, Chineke+ m ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu+ dị ka akụ̀+ ya dị ebube si dị.
10 Ụmụ ọdụm tojuru etoju nọ n’enweghị ihe oriri, agụụ jikwa ha;+Ma ndị na-achọ Jehova, ọ dịghị ihe ọma ga-akọ ha.+
10 Mgbe ahụ, ụlọ nkwakọba ihe gị ga-ejupụta n’ọtụtụ ihe;+ olulu nzọchapụta mmanya gị ga-ejubigakwa ókè.+
19 N’ihi ya, Chineke+ m ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu+ dị ka akụ̀+ ya dị ebube si dị.