1 Ndị Eze 22:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ha wee malite ịsacha ụgbọ ịnyịnya agha ahụ n’akụkụ ọdọ mmiri Sameria, nkịta wee rachaa ọbara ya+ dị ka Jehova kwuru, (ndị akwụna na-asakwa ahụ́ n’ebe ahụ).+ 2 Ndị Eze 9:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee sị Bidka bụ́ osote ya:+ “Bulite ya; tụba ya n’ibé ala Nebọt onye Jezril;+ n’ihi na cheta: Mụ na gị so n’ìgwè ndị ji ụgbọ ịnyịnya na-eso Ehab nna ya n’azụ, Jehova kwukwara okwu+ a megide ya, sị: Matiu 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+
38 Ha wee malite ịsacha ụgbọ ịnyịnya agha ahụ n’akụkụ ọdọ mmiri Sameria, nkịta wee rachaa ọbara ya+ dị ka Jehova kwuru, (ndị akwụna na-asakwa ahụ́ n’ebe ahụ).+
25 O wee sị Bidka bụ́ osote ya:+ “Bulite ya; tụba ya n’ibé ala Nebọt onye Jezril;+ n’ihi na cheta: Mụ na gị so n’ìgwè ndị ji ụgbọ ịnyịnya na-eso Ehab nna ya n’azụ, Jehova kwukwara okwu+ a megide ya, sị:
2 n’ihi na otú unu si ekpe ikpe ka a ga-esi kpee unu ikpe;+ ihe unu jikwa atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.+