1 Ndị Eze 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+
19 Gwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ì gbuwo ọchụ,+ wegharakwa?”’+ Gwakwa ya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “N’ebe ahụ+ nkịta rachara ọbara Nebọt ka nkịta ga-aracha ọbara gị, ọbụna nke gị.”’”+