Jenesis 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya onwe ya wee gafee n’ihu ha wee kpọọ isiala ugboro asaa ruo mgbe o rutere nwanne ya nso.+ Jenesis 48:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E mesịa, Josef kpọpụtara ha n’ikpere ya, o wee kpọọ isiala.+ Ọpụpụ 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ozugbo ahụ, Mozis gara izute nna nwunye ya, o wee daara ya n’ala, susuokwa ya ọnụ;+ onye nke ọ bụla n’ime ha wee malite ịjụ otú ibe ya mere. E mesịa, ha banyere n’ụlọikwuu ahụ.
7 Ozugbo ahụ, Mozis gara izute nna nwunye ya, o wee daara ya n’ala, susuokwa ya ọnụ;+ onye nke ọ bụla n’ime ha wee malite ịjụ otú ibe ya mere. E mesịa, ha banyere n’ụlọikwuu ahụ.