1 Ihe E Mere 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ahaịtọb amụọ Zedọk;+ Zedọk amụọ Ahimaz.+ 1 Ihe E Mere 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Hashabaya nwa Kemuel abụrụ nke ụmụ Livaị; Zedọk+ abụrụ nke ụmụ Erọn; Ezikiel 44:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ụmụ Zedọk,+ ndị rụrụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ m mgbe ụmụ Izrel si n’ebe m nọ kpafuo,+ ga-abịa n’ihu m jeere m ozi. Ha ga-eguzokwa n’ihu m+ na-eche abụba+ na ọbara+ n’ihu m,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
15 “‘Ndị nchụàjà bụ́ ụmụ Livaị,+ ụmụ Zedọk,+ ndị rụrụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ebe nsọ m mgbe ụmụ Izrel si n’ebe m nọ kpafuo,+ ga-abịa n’ihu m jeere m ozi. Ha ga-eguzokwa n’ihu m+ na-eche abụba+ na ọbara+ n’ihu m,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.