Jenesis 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Chineke wee sị: “Ka ala+ wepụta mkpụrụ obi dị ndụ n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ+ na anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị+ na anụ ọhịa+ nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche.” O wee dị otú ahụ. Ilu 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ọdụm, anụ kasị ike n’etiti anụ ọhịa, nke na-adịghịkwa alaghachi azụ n’ihu onye ọ bụla;+
24 Chineke wee sị: “Ka ala+ wepụta mkpụrụ obi dị ndụ n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ+ na anụ ndị ọzọ na-agagharị agagharị+ na anụ ọhịa+ nke ụwa n’ụdị ya dị iche iche.” O wee dị otú ahụ.