Jenesis 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Chineke wee sị: “Ka anụ dị iche iche* dịrị n’ala n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ na anụ ndị na-arị arị* na anụ ọhịa n’ụdị ha dị iche iche.”+ O wee dị otú ahụ.
24 Chineke wee sị: “Ka anụ dị iche iche* dịrị n’ala n’ụdị ha dị iche iche, anụ ụlọ na anụ ndị na-arị arị* na anụ ọhịa n’ụdị ha dị iche iche.”+ O wee dị otú ahụ.