-
1 Ndị Eze 2:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Bat-shiba wee sị: “Ọ dị otu ntakịrị ihe m chọrọ ịrịọ gị. Ajụla arịrịọ m.” Eze wee sị ya: “Nne m rịọwa; n’ihi na agaghị m ajụ arịrịọ gị.”
-