2 Ihe E Mere 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ rụkwara efere iri, ọ dọsara ise n’aka nri, dọsa ise n’aka ekpe,+ ka e were ha na-asa ihe.+ Ọ bụ ihe ndị metụtara àjà nsure ọkụ+ ka a na-asa na ha. Ma oké osimiri ahụ bụ ka ndị nchụàjà jiri ya na-asa ahụ́.+
6 Ọ rụkwara efere iri, ọ dọsara ise n’aka nri, dọsa ise n’aka ekpe,+ ka e were ha na-asa ihe.+ Ọ bụ ihe ndị metụtara àjà nsure ọkụ+ ka a na-asa na ha. Ma oké osimiri ahụ bụ ka ndị nchụàjà jiri ya na-asa ahụ́.+