1 Ndị Eze 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze Sọlọmọn wee zie ozi si na Taya kpọta Haịram.+ 2 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M ga-ezitere gị nwoke nwere nkà, onye nwere nghọta dị ukwuu, bụ́ Haịram-ebaị,+ 2 Ihe E Mere 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Haịram rụrụ ite+ na shọvel+ na ọkwá dị iche iche.+ Haịram wee rụchaa ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ụlọ ezi Chineke.
11 N’ikpeazụ, Haịram rụrụ ite+ na shọvel+ na ọkwá dị iche iche.+ Haịram wee rụchaa ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ụlọ ezi Chineke.