1 Ndị Eze 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eze Sọlọmọn wee zie ozi si na Taya kpọta Haịram.+ 1 Ndị Eze 7:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Haịram+ wee mee efere+ na shọvel+ na ọkwá+ dị iche iche. E mesịa, Haịram rụchara+ ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ihe banyere ụlọ Jehova: 2 Ihe E Mere 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Haịram rụrụ ite+ na shọvel+ na ọkwá dị iche iche.+ Haịram wee rụchaa ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ụlọ ezi Chineke. 2 Ihe E Mere 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 tinyere ite na shọvel+ na ndụdụ+ nakwa arịa+ ha niile, ka Haịram-ebiv+ ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova. Ilu 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.
40 Haịram+ wee mee efere+ na shọvel+ na ọkwá+ dị iche iche. E mesịa, Haịram rụchara+ ọrụ niile ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ihe banyere ụlọ Jehova:
11 N’ikpeazụ, Haịram rụrụ ite+ na shọvel+ na ọkwá dị iche iche.+ Haịram wee rụchaa ọrụ ọ nọ na-arụrụ Eze Sọlọmọn n’ụlọ ezi Chineke.
16 tinyere ite na shọvel+ na ndụdụ+ nakwa arịa+ ha niile, ka Haịram-ebiv+ ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.
29 Ị̀ hụwo onye nwere nkà n’ọrụ ya? Ọ bụ n’ihu ndị eze ka ọ ga-eguzo;+ ọ gaghị eguzo n’ihu ndị nkịtị.