Ọpụpụ 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-arụ ite ya maka ikpopụ ntụ nke ya na abụba gwakọtara, rụọkwa shọvel ya, na ọkwá ya, na ndụdụ ya, na ihe ịgụ ọkụ ya; ị ga-eji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+ 2 Ndị Eze 25:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi. 2 Ihe E Mere 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 tinyere ite na shọvel+ na ndụdụ+ nakwa arịa+ ha niile, ka Haịram-ebiv+ ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova. Jeremaya 52:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha bukọkwaara ite na shọvel+ na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko na arịa niile e ji ọla kọpa rụọ bụ́ ndị ha jibu na-eje ozi.+
3 Ị ga-arụ ite ya maka ikpopụ ntụ nke ya na abụba gwakọtara, rụọkwa shọvel ya, na ọkwá ya, na ndụdụ ya, na ihe ịgụ ọkụ ya; ị ga-eji ọla kọpa rụọ arịa ya niile.+
14 Ha bukọkwaara ite na shọvel na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ na iko na arịa niile+ e ji ọla kọpa rụọ, ndị ụmụ Izrel jibu na-eje ozi.
16 tinyere ite na shọvel+ na ndụdụ+ nakwa arịa+ ha niile, ka Haịram-ebiv+ ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.
18 Ha bukọkwaara ite na shọvel+ na ihe ndị e ji emenyụ ọkụ+ na ọkwá+ na iko na arịa niile e ji ọla kọpa rụọ bụ́ ndị ha jibu na-eje ozi.+