Levitikọs 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ ga-ewere ihe ịgụ ọkụ+ nke a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, tinyere ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ o kpojuru aka ya abụọ,+ ọ ga-ewebatakwa ha n’ime ákwà mgbochi ahụ.+
12 “Ọ ga-ewere ihe ịgụ ọkụ+ nke a gụjuru icheku ọkụ nke si n’ebe ịchụàjà+ nke dị n’ihu Jehova, tinyere ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ o kpojuru aka ya abụọ,+ ọ ga-ewebatakwa ha n’ime ákwà mgbochi ahụ.+