Ọpụpụ 40:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ikpeazụ, ọ gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ogige+ gburugburu ma gebichie ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ogige ahụ.+ Mozis wee rụchaa ọrụ ahụ.
33 N’ikpeazụ, ọ gbara ụlọikwuu ahụ na ebe ịchụàjà ahụ ogige+ gburugburu ma gebichie ákwà ngebichi nke ọnụ ụzọ ogige ahụ.+ Mozis wee rụchaa ọrụ ahụ.