Jenesis 49:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+ Ọnụ Ọgụgụ 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee, otu mba ga-ebili dị ka ọdụm,Ọ bụkwa dị ka ọdụm ka ọ ga-ebili.+Ọ gaghị amakpuru ruo mgbe o riri anụ o gbutere,Ọ ga-aṅụkwa ọbara ndị e gburu egbu.”+ Ọnụ Ọgụgụ 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+ Ilu 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+ Mkpughe 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ịkwa ákwá. Lee! Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriwo.+ Ya mere, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa a kara akara e ji mechie ya.”
9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+
24 Lee, otu mba ga-ebili dị ka ọdụm,Ọ bụkwa dị ka ọdụm ka ọ ga-ebili.+Ọ gaghị amakpuru ruo mgbe o riri anụ o gbutere,Ọ ga-aṅụkwa ọbara ndị e gburu egbu.”+
9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+
28 Ndị ajọ omume na-agba ọsọ mgbe ọ na-enweghị onye na-achụ ha,+ ma ndị ezi omume dị ka nwa ọdụm nke nwere obi ike.+
5 Ma otu n’ime ndị okenye ahụ sịrị m: “Kwụsị ịkwa ákwá. Lee! Ọdụm nke si n’ebo Juda,+ bụ́ mgbọrọgwụ+ Devid,+ emeriwo.+ Ya mere, o ruru eru imeghe akwụkwọ mpịakọta ahụ na ihe asaa a kara akara e ji mechie ya.”