Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 11:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ndị a niile na-ejere gị ozi ga-agbadata bịakwute m wee daara m n’ala,+ sị, ‘Gawa, gị na ndị niile na-agbaso nzọụkwụ gị.’ E mesịa, m ga-agawa.” O wee jiri oké iwe si n’ebe Fero nọ pụọ.

  • 1 Ihe E Mere 12:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 E nwekwara ụfọdụ n’ime ndị Gad bụ́ ndị kewapụrụ onwe ha wee gakwuru Devid n’ebe siri ike mbanye nke dị n’ala ịkpa,+ ha bụ ndị dimkpa bụ́ dike, ndị na-aga agha, ndị na-akwadebe ọta ukwu na ube,+ ndị ihu ha bụ ihu ọdụm,+ ha na-awụ ọsọ n’ugwu dị ka nne mgbada.+

  • Daniel 3:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Shedrak, Mishak na Abednego wee sị eze: “Nebukadneza, ọ dịghị mkpa ka anyị zaa gị ihe ọ bụla n’okwu a.+

  • Ọrụ Ndịozi 4:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ma mgbe ha hụrụ otú Pita na Jọn si nwee nkwuwa okwu, ghọtakwa na ha bụ ndị na-agụghị oké akwụkwọ na ndị nkịtị,+ o juru ha anya. Ha wee malite ịmata na ha na Jizọs na-anọbu;+

  • Ọrụ Ndịozi 14:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Ya mere, ha nọtụrụ ogologo oge na-ekwu okwu n’atụghị egwu site n’ikike Jehova, bụ́ onye gbara akaebe banyere okwu nke obiọma ya na-erughịrị mmadụ site n’inye ha ikike ime ihe ịrịba ama na ihe ebube.+

  • 1 Ndị Tesalonaịka 2:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Unu makwaara otú anyị si nwee nkwuwa okwu site n’enyemaka Chineke, anyị wee gbasie mgba ike zie+ unu ozi ọma Chineke mgbe anyị bu ụzọ tasịa ahụhụ,+ e meekwa anyị ihe ihere+ na Filipaị+ (dị nnọọ ka unu maara).

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya