Diuterọnọmi 32:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+ 1 Samuel 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu agakwala soro ihe efu+ ndị na-abaghị uru ọ bụla,+ ndị na-adịghịkwa anapụta mmadụ, n’ihi na ha bụ ihe efu. Jeremaya 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha bụ ihe efu, ihe ịkwa emo.+ N’oge a ga-elebara ha anya, ha ga-ala n’iyi.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+
21 Unu agakwala soro ihe efu+ ndị na-abaghị uru ọ bụla,+ ndị na-adịghịkwa anapụta mmadụ, n’ihi na ha bụ ihe efu.
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+