1 Ihe E Mere 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na unu emeghị nke ahụ n’oge mbụ,+ Jehova bụ́ Chineke anyị wesoro anyị iwe,+ n’ihi na anyị achọghị ya dị ka o kwesịrị.”+ Abụ Ọma 78:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe ọ bụla o gbuwere ha, ha na-achọ ya,+Ha na-alaghachi chọọ Chineke.+ Ilu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nzuzu mmadụ na-agbagọ ụzọ ya,+ obi ya ewee na-eweso Jehova oké iwe.+ Aịzaya 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu.
13 N’ihi na unu emeghị nke ahụ n’oge mbụ,+ Jehova bụ́ Chineke anyị wesoro anyị iwe,+ n’ihi na anyị achọghị ya dị ka o kwesịrị.”+
21 Onye nke ọ bụla ga-anọ n’ihe isi ike, kwụrụkwa agụụ+ mgbe o si n’ala a na-agafe; ọ ga-erukwa na, n’ihi na agụụ na-agụ ya nakwa n’ihi na iwe ji ya, ọ ga-akọcha eze ya, kọchaakwa Chineke ya,+ ọ ga-elelikwa anya elu.