2 Ndị Eze 17:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ndị Ava+ mere Nibhaz na Tatak; ndị Sefaveyim+ na-esurere Adramelek na Anamelek bụ́ chi Sefaveyim ụmụ ha n’ọkụ.+ Aịzaya 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ebee ka eze Hemat+ na eze Apad+ na eze obodo Sefaveyim+ na eze Hina na eze Iva+ nọ?’”
31 Ma ndị Ava+ mere Nibhaz na Tatak; ndị Sefaveyim+ na-esurere Adramelek na Anamelek bụ́ chi Sefaveyim ụmụ ha n’ọkụ.+