-
2 Ndị Eze 17:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 ha wee na-esure*+ ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom n’ọkụ, na-agba afa,+ na-achọkwa ihe mgbaàmà ọdịnihu,+ ha wee na-ere+ onwe ha ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, iji kpasuo ya iwe.+
-
Ezikiel 20:31Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
31 Mgbe unu na-eweli onyinye unu site n’isure ụmụ unu n’ọkụ,+ ùnu na-emerụ onwe unu n’ihi arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị ruo taa?+ N’otu mgbe ahụ, m̀ ga-ekwe ka unu jụta m ihe ọ bụla, unu ụlọ Izrel?”’+
“‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘agaghị m ekwe ka unu jụta m ihe ọ bụla.+
-
-
-