Joshụa 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jọshụa na Izrel dum wee si na Makida gaa Libna wee buso Libna agha.+ 2 Ndị Eze 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma Idọm nọgidere na-enupụrụ Juda isi ruo taa. Ọ bụkwa n’oge ahụ ka Libna+ malitere inupụ isi. Aịzaya 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+
8 E mesịa, Rabshake+ laghachiri wee hụ ka eze Asiria na-ebuso Libna agha,+ n’ihi na ọ nụrụ na o siwo na Lekish pụọ.+