13 Ha nyekwara ụmụ Erọn bụ́ onye nchụàjà obodo mgbaba+ maka onye gburu mmadụ,+ ya bụ, Hibrọn,+ ya na ala ịta ahịhịa ya, nakwa Libna+ na ala ịta ahịhịa ya,
10 Ma Idọm nọgidere na-enupụrụ Juda isi ruo taa. Ọ bụkwa n’oge ahụ ka Libna+ malitere inupụrụ ya isi, n’ihi na ọ hapụrụ Jehova bụ́ Chineke nke nna nna ya hà.+