Job 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M na-ahọtara ha ụzọ ha ga-agbaso, m na-anọdụkwa dị ka onyeisi;M bikwa dị ka eze nke nọ n’etiti ndị agha ya,+Dị ka onye na-akasi ndị na-eru uju obi.+ 2 Ndị Kọrịnt 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 onye na-akasi anyị obi ná mkpagbu anyị niile,+ ka anyị wee nwee ike ịkasi ndị nọ n’ụdị mkpagbu ọ bụla obi+ site ná nkasi obi nke Chineke na-akasi anyị onwe anyị.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, na-akasirịtanụ ibe unu obi ma na-ewulirịtanụ ibe unu elu,+ dị nnọọ ka unu na-eme.+
25 M na-ahọtara ha ụzọ ha ga-agbaso, m na-anọdụkwa dị ka onyeisi;M bikwa dị ka eze nke nọ n’etiti ndị agha ya,+Dị ka onye na-akasi ndị na-eru uju obi.+
4 onye na-akasi anyị obi ná mkpagbu anyị niile,+ ka anyị wee nwee ike ịkasi ndị nọ n’ụdị mkpagbu ọ bụla obi+ site ná nkasi obi nke Chineke na-akasi anyị onwe anyị.+