1 Samuel 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee gafere ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ gaferekwa ala Shalisha,+ ma ha ahụghị ha. Ha wee gafere ala Shealim, ma ha anọghị n’ebe ahụ. Ha wee gafere ala ndị ebo Benjamin, ma ha ahụghị ha.
4 O wee gafere ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu,+ gaferekwa ala Shalisha,+ ma ha ahụghị ha. Ha wee gafere ala Shealim, ma ha anọghị n’ebe ahụ. Ha wee gafere ala ndị ebo Benjamin, ma ha ahụghị ha.