Jeremaya 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A sị nnọọ na isi m bụ mmiri, anya m abụrụ isi iyi nke na-agbapụta anya mmiri!+ M gaara akwara ndị e gburu egbu n’etiti ada bụ́ ndị m ákwá ehihie na abalị.+ Luk 19:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Mgbe o rutekwara nso, ọ hụrụ obodo ahụ ma kwaara ya ákwá,+ Ọrụ Ndịozi 20:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 eji m oké ịdị nwayọọ n’obi+ na anya mmiri na-agbara Onyenwe anyị ohu+ n’ime ọnwụnwa ndị dakwasịrị m n’ihi nkata ndị Juu kpara;+
9 A sị nnọọ na isi m bụ mmiri, anya m abụrụ isi iyi nke na-agbapụta anya mmiri!+ M gaara akwara ndị e gburu egbu n’etiti ada bụ́ ndị m ákwá ehihie na abalị.+
19 eji m oké ịdị nwayọọ n’obi+ na anya mmiri na-agbara Onyenwe anyị ohu+ n’ime ọnwụnwa ndị dakwasịrị m n’ihi nkata ndị Juu kpara;+