1 Ndị Eze 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-erukwa na mgbe m si n’ebe ị nọ pụọ, mmụọ+ Jehova ga-ebuga gị n’ebe m na-agaghị ama; mgbe ahụ kwa, ya abụrụ na mụ agawo kọọrọ Ehab, ọ gaghịkwa ahụ gị, ọ ga-egbukwa+ m, n’ihi na ohu gị bụ onye na-atụ egwu Jehova malite na nwata.+
12 Ọ ga-erukwa na mgbe m si n’ebe ị nọ pụọ, mmụọ+ Jehova ga-ebuga gị n’ebe m na-agaghị ama; mgbe ahụ kwa, ya abụrụ na mụ agawo kọọrọ Ehab, ọ gaghịkwa ahụ gị, ọ ga-egbukwa+ m, n’ihi na ohu gị bụ onye na-atụ egwu Jehova malite na nwata.+