16 Ha wee sị ya: “Lee, e nwere mmadụ iri ise ha na ndị ohu gị nọ, bụ́ ndị dike. Biko, ka ha gaa chọọ nna gị ukwu. Ọ pụrụ ịbụ na mmụọ+ Jehova ebuliwo ya wee tụgoro ya n’otu ugwu ma ọ bụ tụda ya n’otu ndagwurugwu.” Ma ọ sịrị: “Unu ezigala ha.”
39 Mgbe ha si na mmiri ahụ pụta, mmụọ Jehova duuru Filip pụọ ngwa ngwa,+ ọnaozi ahụ ahụghịkwa ya ọzọ, n’ihi na ọ nọgidere na-agara onwe ya na-aṅụrị ọṅụ.