2 Ndị Eze 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’afọ nke abụọ nke ọchịchị Pika nwa Remalaya eze Izrel, Jotam+ nwa Ọzaya+ eze Juda ghọrọ eze. 1 Ihe E Mere 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehoash amụọ Amazaya,+ Amazaya amụọ Azaraya,+ Azaraya amụọ Jotam,+ 2 Ihe E Mere 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọzaya+ bụ́ eze wee bụrụ onye ekpenta ruo ụbọchị ọ nwụrụ. O wee biri n’ụlọ, e gbochiri ya ịrụ ọrụ, n’ihi na ọ bụ onye ekpenta;+ n’ihi na a machiri ya ịbata n’ụlọ Jehova, ebe Jotam nwa ya bụ onyeisi ụlọ eze, na-ekpe ndị ala ya ikpe.
21 Ọzaya+ bụ́ eze wee bụrụ onye ekpenta ruo ụbọchị ọ nwụrụ. O wee biri n’ụlọ, e gbochiri ya ịrụ ọrụ, n’ihi na ọ bụ onye ekpenta;+ n’ihi na a machiri ya ịbata n’ụlọ Jehova, ebe Jotam nwa ya bụ onyeisi ụlọ eze, na-ekpe ndị ala ya ikpe.